YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 40:26

Aịzaya 40:26 BIU

Lee anya nʼeluigwe; onye kere kpakpando ndị a niile? Onye na-edu ha dịka onye ọzụzụ atụrụ? Onye na-akpọ nke ọbụla aha ya? Ọ bụ site nʼamamihe na ike ya dị ukwuu, ka o ji eme ka ha ghara ịkpafu.

Video for Aịzaya 40:26

Free Reading Plans and Devotionals related to Aịzaya 40:26