YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 40:22

Aịzaya 40:22 BIU

Na Chineke nọ nʼelu ocheeze ya nke gbara ụwa gburugburu. Ndị nọ nʼụwa dịkwa ka ụmụ ụkpana. Ọ bụ ya tụsara eluigwe dịka akwa, were ya mere ebe obibi ya.

Video for Aịzaya 40:22

Free Reading Plans and Devotionals related to Aịzaya 40:22