YouVersion Logo
Search Icon

Izikiel 17:24

Izikiel 17:24 BIU

Nʼoge ahụ, osisi ọhịa niile ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị, bụ onye na-egbuda osisi niile dị elu, ma na-ewelikwa ndị dị nta elu. Na ọ bụ m na-eme ka osisi dị ndụ kpọnwụọ, ma na-emekwa ka nke nwụrụ anwụ dịrị ndụ. “ ‘Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị ekwuola ya. Aghakwaghị m ime ya.’ ”

Free Reading Plans and Devotionals related to Izikiel 17:24