YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 35:30-31

Ọpụpụ 35:30-31 BIU

Mgbe ahụ, Mosis gwara ndị Izrel, sị, “Lee, ONYENWE ANYị ahọpụtala Bezalel, nwa Uri, nwa Hua, onye si nʼebo Juda. O mejupụtala na Mmụọ nke Chineke, nʼamamihe, nghọta na ihe ọmụma na ike ije ozi ọrụ ǹka dị iche iche.