Ọpụpụ 3:2
Ọpụpụ 3:2 BIU
Nʼebe ahụ, mmụọ ozi nke ONYENWE ANYị mere ka ọ hụ ya nʼọkụ na-ere nʼetiti ọhịa. Mosis hụrụ na ọ bụ ezie na ọhịa ahụ na-enwu ọkụ ma ọ naghị ere ọkụ.