YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 22:22-23

Ọpụpụ 22:22-23 BIU

“Unu emegbula nwanyị ọbụla di ya nwụrụ, maọbụ onye ọbụla na-enweghị nne na nna. Unu megbuo ha, mee ka ha tikuo m, aga m anụ mkpu akwa ha, nyere ha aka.