YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 17:6-7

Ọpụpụ 17:6-7 BIU

Lee, Aga m eguzo nʼihu gị nʼakụkụ nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ mkpara gị nʼelu nkume ahụ. Mmiri ga-asọpụtakwa site na ya, ka ndị mmadụ ṅụọ.” Ya mere, Mosis mere otu a nʼihu ndị okenye Izrel niile. Nʼihi nke a, ọ kpọrọ aha ebe ahụ Masa na Meriba nʼihi esemokwu ụmụ Izrel na nʼihi nwale ha nwalere ONYENWE ANYị, na-asị, “ONYENWE ANYị ọ nọnyeere anyị, ka ọ bụ na ọ nọnyereghị anyị?”