YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 12:14

Ọpụpụ 12:14 BIU

“Ụbọchị a ga-abụrụ unu ihe ncheta nye ọgbọ niile ndị na-eso nʼazụ. Unu ga-emekwa ya ka ọ bụrụ mmemme nye ONYENWE ANYị. Ụkpụrụ nke na-adịgide adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.