YouVersion Logo
Search Icon

Diuteronomi 30:16

Diuteronomi 30:16 BIU

Enyela m gị iwu taa, sị gị hụ ONYENWE ANYị bụ Chineke gị nʼanya, ana m asịkwa gị gbasoo ụzọ ya, ma debekwa iwu na ụkpụrụ ya niile, ka ị dịrị ndụ, ghọọkwa mba buru ibu, ka ONYENWE ANYị bụ Chineke gị gọzie gị nʼala ahụ ị na-aga inweta.

Video for Diuteronomi 30:16

Free Reading Plans and Devotionals related to Diuteronomi 30:16