YouVersion Logo
Search Icon

2 Samuel 3:18

2 Samuel 3:18 BIU

Ugbu a meenụ ya, nʼihi na ONYENWE ANYị kweere Devid nkwa, ‘Site nʼaka ohu m bụ Devid ka m ga-esi zọpụta ndị m bụ Izrel site nʼaka ndị Filistia, nakwa site nʼaka ndị iro ha niile.’ ”