2 Samuel 1:12
2 Samuel 1:12 BIU
Ha ruru ụjụ. Kwaa akwa. Bukwaa ọnụ ruo oge anyasị nʼihi Sọl na Jonatan nwa ya nwoke, na nʼihi ndị agha ONYENWE ANYị na ụlọ Izrel. Nʼihi na ha dara site na mma agha.