YouVersion Logo
Search Icon

2 Ihe E Mere 3:1

2 Ihe E Mere 3:1 BIU

Mgbe ahụ, Solomọn malitere iwu ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYị. Ọ bụ nʼugwu Mọrịa, nke dị na Jerusalem, ka e wukwasịrị ya, nʼebe ahụ ONYENWE ANYị mere ka Devid bụ nna ya hụ ya anya. Ọ bụ nʼala ebe ịzọcha ọka Arauna, onye Jebus, ebe ahụ Devid họpụtara.