2 Ihe E Mere 1:7
2 Ihe E Mere 1:7 BIU
Nʼabalị ụbọchị ahụ na Gibiọn, ONYENWE ANYị mere ka Solomọn hụ ya anya, sị ya, “Rịọọ ihe ọbụla ị chọrọ ka m nye gị.”