YouVersion Logo
Search Icon

1 Samuel 19:9-10

1 Samuel 19:9-10 BIU

Ma mmụọ ọjọọ ONYENWE ANYị zitere bịakwasịrị Sọl dịka ọ nọ nʼime ụlọ ya, ùbe ya dịkwa ya nʼaka. Mgbe Devid na-akpọ nʼụbọ akwara, Sọl tụrụ ùbe ahụ ka ọ tugbuo Devid nʼahụ aja, ma ọ gbapụrụ site nʼihu Sọl, ma ùbe ahụ manyere nʼaja ụlọ ahụ. Devid gbapụrụ ọsọ zoo onwe ya nʼabalị ahụ.

Free Reading Plans and Devotionals related to 1 Samuel 19:9-10