YouVersion Logo
Search Icon

1 Ihe E Mere 10:13-14

1 Ihe E Mere 10:13-14 BIU

Sọl nwụrụ nʼihi ekwesighị ntụkwasị obi ya nye ONYENWE ANYị, o debeghị okwu ONYENWE ANYị, karịsịa, ọ gara na nke onye na-ajụ mmụọ ọjọọ ase, nʼihi ịjụta ya ase, ma ọ jụghị ase site nʼọnụ ONYENWE ANYị. Ọ bụ nke a mere ONYENWE ANYị ji gbuo ya, were alaeze ya nyefee Devid nwa Jesi nʼaka.

Free Reading Plans and Devotionals related to 1 Ihe E Mere 10:13-14