1
ABÙ NKE ABÙ 8:6
Bible Nso
Tukwasim dika nb͕a-aka-akàrà n'obi-gi dika nb͕a-aka-akàrà n'ogwe-aka-gi: N'ihi na ihu-n'anya di ike dika ọnwu; Ekworo siri ike dika ala-mọ: Nnwupu-ya nile bu nnwupu nke ọku, Ire-ọku nke Ja onwe-ya.
Compare
Explore ABÙ NKE ABÙ 8:6
2
ABÙ NKE ABÙ 8:7
Ọtutu miri apughi imenyu ihu-n'anya, Osimiri nile agaghi-erikpu kwa ya: Ọ buru na onye ọ bula gēnye àkù nile nke ulo-ya n'ihi ihu-n'anya, Agēleda ya anya nke-uku.
Explore ABÙ NKE ABÙ 8:7
Home
Bible
Plans
Videos