1
ABÙ NKE ABÙ 1:2
Bible Nso
Ya were nsutu nile nke ọnu-ya sutum: N'ihi na ihu-n'anya-gi nile di nma kari manya-vine.
Compare
Explore ABÙ NKE ABÙ 1:2
2
ABÙ NKE ABÙ 1:4
Dọrọm; gi ka ayi gāb͕aso: Eze emewo ka m'ba n'ime-ulo-ya: Ayi gēteghari egwú ọṅù ṅuri kwa nime gi, Ayi gēhota ihu-n'anya-gi nile kari manya-vine: N'izi-ezi nile ka ha huworo gi n'anya.
Explore ABÙ NKE ABÙ 1:4
Home
Bible
Plans
Videos