1
ABÙ ỌMA 86:11
Bible Nso
Zim uzọ-Gi Jehova; m'gējeghari n'ezi-okwu-Gi: Me ka obim di n'otù itu egwu aha-Gi.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 86:11
2
ABÙ ỌMA 86:5
N'ihi na Gi onwe-gi, Onye-nwe-ayi, di nma, I bu kwa onye nāb͕aghara nmehie, I nāba kwa uba n'ebere n'aru ndì nile nākpọku Gi.
Explore ABÙ ỌMA 86:5
3
ABÙ ỌMA 86:15
Ma Gi onwe-gi, Onye-nwe-ayi, bu Chineke Nke nwere obi-ebere, Onye di kwa amara, Nke nādighi-ewe iwe ọsọsọ, Nke nāba kwa uba n'ebere na ezi-okwu.
Explore ABÙ ỌMA 86:15
4
ABÙ ỌMA 86:12
M'gēji obim nile kele Gi, Onye-nwe-ayi, Chineke; M'gāsọpuru kwa aha-Gi rue mb͕e ebighi-ebi.
Explore ABÙ ỌMA 86:12
5
ABÙ ỌMA 86:7
N'ubọchi nkpàm m'gākpọku Gi; N'ihi na I gāzam.
Explore ABÙ ỌMA 86:7
Home
Bible
Plans
Videos