1
ABÙ ỌMA 32:8
Bible Nso
M'gēme ka i nwe uche, M'gēzi kwa gi ihe n'uzọ nke i gēje ije nime ya: M'gādu gi ọdu, anyam gādikwasi kwa gi n'aru.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 32:8
2
ABÙ ỌMA 32:7
Gi onwe-gi burum ebe-nzuzo; I gēchezim ka m'pua n'ahuhu; Iti-nkpu nke mb͕e anēme ka ab͕apu, ndia ka I gēme ka ha dim buruburu. Selah
Explore ABÙ ỌMA 32:7
3
ABÙ ỌMA 32:5
Anamemeri ka I mara nmehiem, ekpuchighkwam ajọ omumem: M'siri, M'gēkwuputara Jehova njehiem nile; Gi onwe-Gi bupu-kwa-ra ajọ omume nke nmehiem. Selah
Explore ABÙ ỌMA 32:5
4
ABÙ ỌMA 32:1
Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú onye ebupuworo njehie-ya, onye ekpuchiworo nmehie-ya.
Explore ABÙ ỌMA 32:1
5
ABÙ ỌMA 32:2
Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú madu nke Jehova nādighi-aguru ya ajọ omume, Bú onye ọ dighi aghughọ ọ bula di na mọ-ya.
Explore ABÙ ỌMA 32:2
6
ABÙ ỌMA 32:6
N'ihi nka ka onye-ebere ọ bula kpere Gi na mb͕e agēji chọta Gi: N'ezie n'iju-miri nke ọtutu miri ha agaghi-eru ya aru.
Explore ABÙ ỌMA 32:6
Home
Bible
Plans
Videos