1
ABÙ ỌMA 30:5
Bible Nso
N'ihi na nání otù ntabi-anya nāgabiga n'iwe-Ya; Ogologo ndu nile nāgabiga na mb͕e ihe-ayi nātọ Yautọ: N'anyasi ikwa-ákwá gābia inọ ọnọdu-abali, Ma n'ututu iti-nkpu-ọṅù gādi.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 30:5
2
ABÙ ỌMA 30:11-12
I b͕anweworom iti-aka-n'obim ka ọ ghọ ite-egwú; I tọpuwo ákwà-nkpem, were ọṅù kem dika ihe-ọkiké: Ka nsọpurum we bùkue Gi abù ọma, ghara idere du. Jehova, bú Chinekem rue mb͕e ebighi-ebi ka m'gēkele Gi.
Explore ABÙ ỌMA 30:11-12
3
ABÙ ỌMA 30:2
Jehova, bú Chinekem, Etikurum, I, I we me ka m'diri ndu.
Explore ABÙ ỌMA 30:2
4
ABÙ ỌMA 30:4
Bùkuenu Jehova abù ọma, unu ndi-ebere-Ya, Kele-kwa-nu ihe-ncheta-Ya di nsọ.
Explore ABÙ ỌMA 30:4
5
ABÙ ỌMA 30:1
M'gēbuli Gi elu, Jehova; n'ihi na I dọgowom n'elu, I meghi kwa ka ndi-irom ṅuriam.
Explore ABÙ ỌMA 30:1
Home
Bible
Plans
Videos