1
ABÙ ỌMA 28:7
Bible Nso
Jehova bu ikem na ọtam; Ya ka obim tukwasiworo obi, eyewo-kwa-ram aka: Obim we nāwuli elu n'ọṅù; M'gēsite kwa n'abùm kele Ya.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 28:7
2
ABÙ ỌMA 28:8
Jehova buru ya ike, Ebe siri ike nke nzọputa nke onye nke Ya etere manu ka Ọ bu.
Explore ABÙ ỌMA 28:8
3
ABÙ ỌMA 28:6
Onye agọziri agọzi ka Jehova bu, N'ihi na Ọ nuwo olu aririọ-amaram nile.
Explore ABÙ ỌMA 28:6
4
ABÙ ỌMA 28:9
Zọputa ndi-Gi, gozi kwa ihe-nketa-Gi: Nāzù kwa ha dika aturu, nēku kwa ha n'aka-Gi rue mb͕e ebighi-ebi.
Explore ABÙ ỌMA 28:9
Home
Bible
Plans
Videos