1
ABÙ ỌMA 149:4
Bible Nso
N'ihi na ihe ndi-Ya nātọ Jehova utọ: Ọ gēji nzọputa chọ ndi di ume-ala n'obi nma.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 149:4
2
ABÙ ỌMA 149:6
Ka nbuli-elu Chineke di n'olu abu ha, Ka mma-agha nke iru abua di kwa n'aka-ha
Explore ABÙ ỌMA 149:6
3
ABÙ ỌMA 149:1
Tonu Ja. Bùkuenu Jehova abù ọhu, Bú otuto-Ya nime nkpọkọta ndi-ebere-Ya.
Explore ABÙ ỌMA 149:1
Home
Bible
Plans
Videos