1
ABÙ ỌMA 141:3
Bible Nso
Jehova, Do nche n'iru ọnum; Chebe ọnu-uzọ eb͕ub͕ere-ọnum abua.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 141:3
2
ABÙ ỌMA 141:4
Ewezugala obim ime ihe ọjọ, Iji nmebi-iwu nēme omume, Mu na madu ndi nālu ajọ ihe: Ekwe-kwa-la ka m'rie ihe ọ bula nihe-utọ n'ile ha.
Explore ABÙ ỌMA 141:4
3
ABÙ ỌMA 141:1-2
Jehova, akpọkuwom I; biakutem ọsọsọ: Ṅa nti olum, mb͕e m'kpọkuru Gi. Ka edozie ekperem dika ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'iru Gi; Ka nchili ọbu-akam buru onyinye-inata-iru-ọma nke anyasi.
Explore ABÙ ỌMA 141:1-2
Home
Bible
Plans
Videos