1
NDI FILIPAI 1:6
Bible Nso
ebe m'tukwasiworo obim n'otù ihe nka, na Onye malitere ilu ezi ọlu nime unu gāluzu ya rue ubọchi Jisus Kraist
Compare
Explore NDI FILIPAI 1:6
2
NDI FILIPAI 1:9-10
Nka ka m'nēkpe kwa ekpere, ka ihu-n'anya-unu we nābabiga kwa ókè kari nke-uku nime nmazu na nghọta nile; ka unu we nwa ihe ha na ibe-ha di iche; ka unu we di ọcha n'obi ghara kwa isu ngọngọ rue ubọchi nke Kraist
Explore NDI FILIPAI 1:9-10
3
NDI FILIPAI 1:21
N'ihi na n'ebe m'nọ idi ndu bu Kraist, inwu anwu bu kwa urù.
Explore NDI FILIPAI 1:21
4
NDI FILIPAI 1:3
Anamekele Chinekem na ncheta nile m'nēcheta unu
Explore NDI FILIPAI 1:3
5
NDI FILIPAI 1:27
Nání nēbinu obi dika ndi ala elu-igwe n'uzọ kwesiri ozi ọma nke Kraist: ka ọ gābu, ma m'bia hu unu ma-ọbu na anọghm, ka m'we nu ihe bayere ọnọdu-unu, na unu nēguzosi ike n'otù Mọ Nsọ, nēwere kwa otù nkpuru-obi lukọrọ okwukwe nke ozi ọma ahu ọ̀gù si-ike
Explore NDI FILIPAI 1:27
6
NDI FILIPAI 1:20
dika olile-anya siri ike na ntukwasi-obi nkem si di, na n'ihe ọ bula ọ dighi ihere gēmem, kama na agēme kwa ka Kraist di uku n'arum ub͕u a, otú ọ di mb͕e nile, ma ọ bu site na ndu, ma-ọbu site n'ọnwu, nime nkwuwa-okwu nile.
Explore NDI FILIPAI 1:20
7
NDI FILIPAI 1:29
n'ihi na unu ka enyeworo ya n'amara n'ihi Kraist, ọ bughi nání ikwere na Ya, kama ihu kwa ahuhu n'ihi Ya
Explore NDI FILIPAI 1:29
Home
Bible
Plans
Videos