1
MATIU 10:16
Bible Nso
Le, Mu onwem nēzipu unu dika aturu n'etiti agu: ya mere, burunu ndi nwere uche dika agwọ, ndi nādighi kwa aghughọ dika nduru.
Compare
Explore MATIU 10:16
2
MATIU 10:39
Onye chọtara ndu-ya gētufu ya; onye tufu-kwa-ra ndu-ya n'ihim gāchọta ya.
Explore MATIU 10:39
3
MATIU 10:28
Unu atu-kwa-la egwu ndi nēb͕u aru, ma ha apughi ib͕u nkpuru-obi: kama nātunu egwu Onye ahu Nke puru ila nkpuru-obi na aru n'iyì n'ọku ala-mọ.
Explore MATIU 10:28
4
MATIU 10:38
Onye nānaraghi kwa obe-ya sokwam n'azu, adighi-ekwesim.
Explore MATIU 10:38
5
MATIU 10:32-33
Ya mere, onye ọ bula nke gēkwuputam n'iru madu, ya ka Mu onwem gēkwuputa kwa n'iru Nnam Nke bi n'elu-igwe. Ma onye ọ bula nke gāgọnarim n'iru madu, ya ka Mu onwem gāgọnari kwa n'iru Nnam Nke bi n'elu-igwe.
Explore MATIU 10:32-33
6
MATIU 10:8
Menu ndi aru-ha nādighi ike ka aru di ha ike, menu ndi nwuru anwu ka ha si n'ọnwu bilie, menu ndi-ekpenta ka ha di ọcha, chupunu ndi-mọ ọjọ: n'efu ka unu natara, nyenu n'efu.
Explore MATIU 10:8
7
MATIU 10:31
Ya mere, unu atula egwu; ọnu-ahia unu onwe-unu kariri nke ọtutu egwele.
Explore MATIU 10:31
8
MATIU 10:34
Unu echèla na abiaram itubà udó n'elu uwa: abiaghm itubà udó, kama ọ bu mma-agha.
Explore MATIU 10:34
Home
Bible
Plans
Videos