1
LEVITIKỌS 10:1
Bible Nso
Ma umu-ndikom Eron, bú Nedab na Abaihu, were ihe-igu-ọku, onye ọ bula ọ were nke ya, ha we tiye ọku nime ha, tukwasi ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'elu ya, we weta nso n'iru Jehova ọku ala ọzọ, nke Ọ nēnyeghi ha n'iwu.
Compare
Explore LEVITIKỌS 10:1
2
LEVITIKỌS 10:3
Moses we si Eron, Nka bu ihe Jehova kwuru, si, N'aru ndi nābiarum nso ka agēdom nsọ, ọ bu kwa n'iru ndim nile ka agāsọpurum. Eron we b͕a nkiti.
Explore LEVITIKỌS 10:3
3
LEVITIKỌS 10:2
Ọku we si n'iru Jehova puta, ripia ha, ha we nwua n'iru Jehova.
Explore LEVITIKỌS 10:2
Home
Bible
Plans
Videos