1
ABÙ-ÁKWÁ 3:22-23
Bible Nso
O sitere n'ebere nile nke Jehova na emeghi ka ayi gwusia, n'ihi na obi-ebere-Ya nile agwughi. Ha di ọhu kwa-ututu; ihe riri nne ka ikwesi-ntukwasi-obi-Gi bu.
Compare
Explore ABÙ-ÁKWÁ 3:22-23
2
ABÙ-ÁKWÁ 3:24
Òkèm bu Jehova, ka nkpuru-obim siri; n'ihi nka ka m'gēchere Ya.
Explore ABÙ-ÁKWÁ 3:24
3
ABÙ-ÁKWÁ 3:25
Jehova di nma n'ebe ndi nēle anya Ya nọ, Ọ di nma n'ebe nkpuru-obi nke nāchọ Ya nọ.
Explore ABÙ-ÁKWÁ 3:25
4
ABÙ-ÁKWÁ 3:40
Ka ayi gwuputa ala uzọ nile ayi, nyochaputa ha, laghachikuru Jehova.
Explore ABÙ-ÁKWÁ 3:40
5
ABÙ-ÁKWÁ 3:57
I biaruru nso n'ubọchi m'kpọkuru Gi: I siri, Atula egwu.
Explore ABÙ-ÁKWÁ 3:57
Home
Bible
Plans
Videos