1
AISAIA 14:12
Bible Nso
Le, otú i siworo n'elu-igwe da, gi Lusifa, nwa chi-ọbubọ! le, otú eb͕utuworo gi n'ala, gi onye nēme ka ike gwu mba nile!
Compare
Explore AISAIA 14:12
2
AISAIA 14:13
Gi onwe-gi we si n'obi-gi, N'elu-igwe ka m'gārigo, n'elu kpakpando nile nke Chineke ka m'gēbuli oche-ezem; m'gānọkwasi kwa n'ugwu nzukọ, na nsọtu nile nke Ugwu
Explore AISAIA 14:13
3
AISAIA 14:14
m'gārigo n'elu ebe nile di elu nke igwe-oji; m'gēyi Onye kachasi ihe nile elu.
Explore AISAIA 14:14
4
AISAIA 14:15
Otú ọ di, rue ala-mọ ka agēme ka i rida, rue nsọtu nile nke olùlù.
Explore AISAIA 14:15
Home
Bible
Plans
Videos