1
ỌPUPU 22:22-23
Bible Nso
Nwayi ọ bula di-ya nwuru, ma-ọbu nwa-nb͕ei, unu ewedala ya n'ala. Ọ buru na i weda ya n'ala ma-ọli, ọ we tikuem n'uzọ ọ bula n'ezie, aghaghm inu ntiku-ya
Compare
Explore ỌPUPU 22:22-23
2
ỌPUPU 22:21
Gi emela ọbìa ihe-ike, emeb͕u-kwa-la ya: n'ihi na ndi-ọbìa ka unu buri n'ala Ijipt.
Explore ỌPUPU 22:21
3
ỌPUPU 22:18
Ekwela ka nwayi-mb͕asi di ndu.
Explore ỌPUPU 22:18
4
ỌPUPU 22:25
Ọ buru na i binye onye ọ bula n'etiti ndim ego, bú onye ewedara n'ala, onye gi na ya nọ, aburula ya dika onye nānara ọmuru-nwa; unu atukwasi-kwa-la ya uma.
Explore ỌPUPU 22:25
Home
Bible
Plans
Videos