1
ỌLU NDI-OZI 6:3-4
Bible Nso
Kama, umu-nna-ayi, chọputanu n'etiti unu ndikom asa ndi ab͕ara ha ezi àmà, ndi juputara na Mọ Nsọ na amam-ihe, ndi ayi gēme ndi-isi n'ọlu a di nkpà. Ma ayi onwe-ayi gānọgidesi ike n'ekpere-ayi, na n'ije ozi okwu Chineke.
Compare
Explore ỌLU NDI-OZI 6:3-4
2
ỌLU NDI-OZI 6:7
Okwu Chineke we nāga n'iru; ọnu-ọgugu nke ndi nēso uzọ Jisus nāba kwa uba na Jerusalem ri nne; oké ìgwè ndi-nchu-àjà nāṅa kwa okwukwe ahu nti.
Explore ỌLU NDI-OZI 6:7
Home
Bible
Plans
Videos