1
ỌLU NDI-OZI 27:25
Bible Nso
N'ihi nka, ndikom, nwenu obi-utọ: n'ihi na ekwerem Chineke, na ọ gādi otú a ọbuná dika agwaworom.
Compare
Explore ỌLU NDI-OZI 27:25
2
ỌLU NDI-OZI 27:23-24
N'ihi na mọ-ozi nke Chineke ahu Onye nwem, Onye m'nēkpe-kwa-ra guzorom nso n'abali a, si, Atula egwu, Pọl; i ghaghi iguzo n'iru Sisa: le kwa, Chineke ewerewo amara nye gi ndi nile gi na ha nānọ n'ub͕ọ.
Explore ỌLU NDI-OZI 27:23-24
3
ỌLU NDI-OZI 27:22
Ub͕u a adọkwam unu aka na nti ka unu nwere obi-utọ: n'ihi na ọ dighi ntufu gādi n'etiti unu, kama ọ bu ntufu nke ub͕ọ.
Explore ỌLU NDI-OZI 27:22
Home
Bible
Plans
Videos