1
II. NDI KỌRINT 10:5
Bible Nso
ebe ayi nēweda ihe anātule n'obi, na ihe nile ọ bula di elu nke eweliri elu imegide ọmuma Chineke, ayi nādọta kwa ihe nile ọ bula anēchèputa n'agha iṅa nti Kraist
Compare
Explore II. NDI KỌRINT 10:5
2
II. NDI KỌRINT 10:4
(n'ihi na ihe-agha nke ibu-agha-ayi abughi nke anu-aru, kama ha sitere na Chineke bu ihe puru ikwada ebe ewusiri ike)
Explore II. NDI KỌRINT 10:4
3
II. NDI KỌRINT 10:3
N'ihi na ọ bu ezie na ayi nējeghari n'anu-aru, ma ayi adighi-ebu agha dika anu-aru si ebu
Explore II. NDI KỌRINT 10:3
4
II. NDI KỌRINT 10:18
N'ihi na onye ya onwe-ya nēme ka amara ya, ọ bughi onye ahu ka anwaputaworo, kama ọ bu onye Onye-nwe-ayi nēme ka amara ya.
Explore II. NDI KỌRINT 10:18
Home
Bible
Plans
Videos