1
I. NDI TESALỌNAIKA 3:12
Bible Nso
ka Onye-nwe-ayi me kwa ka unu rie nne babiga kwa ókè n'ihunanya n'ebe ibe-unu nọ, na n'ebe madu nile nọ, ọbuná dika ayi onwe-ayi di n'ebe unu nọ
Compare
Explore I. NDI TESALỌNAIKA 3:12
2
I. NDI TESALỌNAIKA 3:13
ka O we me ka obi-unu guzosie ike nādighi ita uta n'idi-nsọ n'iru Chineke-ayi, bú Nna-ayi, n'ọbibia nke Onye-nwe-ayi Jisus, Ya na ndi nsọ Ya nile.
Explore I. NDI TESALỌNAIKA 3:13
3
I. NDI TESALỌNAIKA 3:7
n'ihi nka, umu-nna-ayi, akasiri ayi obi n'ihi unu nime nkpà-ayi nile na nkpab͕u-ayi nile site n'okwukwe-unu
Explore I. NDI TESALỌNAIKA 3:7
Home
Bible
Plans
Videos