1
I. SAMUEL 8:7
Bible Nso
Jehova we si Samuel, Ge nti olu ndim n'ihe nile ha nāsi gi: n'ihi na ọ bughi gi ka ha juworo, kama ọ bu Mu ka ha juworo, ka M'ghara iburu ha eze.
Compare
Explore I. SAMUEL 8:7
2
I. SAMUEL 8:8
Dika omume nile si di nke ha meworo site n'ubọchi M'mere ka ha si n'Ijipt rigota we rue ta, ha we rapum, fè chi ọzọ òfùfè, otú a ka ha onwe-ha nēme kwa gi.
Explore I. SAMUEL 8:8
3
I. SAMUEL 8:5-6
ha we si ya, Le, gi onwe-gi aghọwo agadi, ma umu-gi ndikom adighi-eje ije n'uzọ-gi nile: ub͕u a mere ayi eze ikpe ayi ikpe dika mba nile. Ma okwu ahu jọrọ njọ n'anya Samuel, mb͕e ha siri, Nye ayi eze ikpe ayi ikpe. Samuel we kpere Jehova.
Explore I. SAMUEL 8:5-6
4
I. SAMUEL 8:19
Ma ndi Israel juru ige nti olu Samuel; ha si, É-è; kama, eze gāchiri ayi
Explore I. SAMUEL 8:19
Home
Bible
Plans
Videos