1
Abụ Ọma 86:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Kuziere m ụzọ gị, O ONYENWE ANYị, ka m dabere nʼikwesị ntụkwasị obi gị; nye m obi na-adịghị agba abụọ, ka m nwee ike tụọ egwu aha gị.
Compare
Explore Abụ Ọma 86:11
2
Abụ Ọma 86:5
Ị bụ onye na-agbaghara ajọ omume na onye dị mma, O Onyenwe m, i jupụtara nʼịhụnanya nye ndị niile na-akpọku gị.
Explore Abụ Ọma 86:5
3
Abụ Ọma 86:15
Ma gị, Onyenwe anyị, ị bụ Chineke onye ọmịiko na onye amara, iwe adịghị ewe gị ngwangwa, i jupụtara nʼịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi.
Explore Abụ Ọma 86:15
4
Abụ Ọma 86:12
Aga m eji obi m niile too gị, O Onyenwe anyị, na Chineke m; aga m ebulikwa aha gị elu ruo mgbe niile ebighị ebi.
Explore Abụ Ọma 86:12
5
Abụ Ọma 86:7
Nʼụbọchị nsogbu m, aga m akpọku gị, nʼihi na ị ga-aza m.
Explore Abụ Ọma 86:7
Home
Bible
Plans
Videos