1
Abụ Ọma 6:9
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị anụla akwa m; ọ nụla arịrịọ nke m na-arịọ ya ka o meere m ebere. Ọ nabatala ekpere m.
Compare
Explore Abụ Ọma 6:9
2
Abụ Ọma 6:2
Biko, meere m ebere ONYENWE ANYị, nʼihi na adịghị m ike. Gwọọ m, nʼihi na ọkpụkpụ m niile nọ nʼihe mgbu.
Explore Abụ Ọma 6:2
3
Abụ Ọma 6:8
Sitenụ nʼebe m nọ wezuga onwe unu, unu ndị na-eme ajọ ihe, nʼihi na ONYENWE ANYị anụla akwa m niile.
Explore Abụ Ọma 6:8
4
Abụ Ọma 6:4
ONYENWE ANYị, biko, bịa zọpụta m; nʼihi ịhụnanya gị na-enweghị ọgwụgwụ, napụta m.
Explore Abụ Ọma 6:4
Home
Bible
Plans
Videos