1
Abụ Ọma 4:8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Aga m edina ala ma rahụ ụra nʼudo, nʼihi na ọ bụ naanị gị ONYENWE ANYị, na-eme ka m nọrọ na-enweghị ihe egwu ọbụla.
Compare
Explore Abụ Ọma 4:8
2
Abụ Ọma 4:4
Maanụ jijiji, unu emehiekwala; mgbe unu nọ nʼelu ihe ndina unu; nọọnụ jụụ na-enyocha obi unu. Sela
Explore Abụ Ọma 4:4
3
Abụ Ọma 4:1
Zaa m mgbe m na-akpọku gị Chineke m, gị onye ezi omume; Napụta m site nʼihe mgbu m, meere m ebere, nụrụkwa ekpere m.
Explore Abụ Ọma 4:1
Home
Bible
Plans
Videos