1
Abụ Ọma 26:2-3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Tulee m, O ONYENWE ANYị, ma nwakwaa m, nyochaa obi m na echiche m. Nʼihi na ejirila m ịhụnanya gị mere ihe nlere anya nye onwe m. Ana m ejegharịkwa nʼime eziokwu gị.
Compare
Explore Abụ Ọma 26:2-3
2
Abụ Ọma 26:1
ONYENWE ANYị, biko kpepụta m, nʼihi na ebiela m ndụ zuruoke; atụkwasịrị m ONYENWE ANYị obi, na-eleghị anya nʼazụ.
Explore Abụ Ọma 26:1
Home
Bible
Plans
Videos