1
Mak 3:35
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Onye ọbụla na-eme uche Chineke bụ nwanne m nwoke, na nwanne m nwanyị, na nne m.”
Compare
Explore Mak 3:35
2
Mak 3:28-29
Nʼezie agwa m unu, na a ga-agbaghara ụmụ mmadụ mmehie na nkwulu niile nke ha kwuru. Ma onye ọbụla ga-ekwulu Mmụọ Nsọ, enweghị ike ịgbaghara ya. Ọ bụ onye ikpe mmehie ebighị ebi mara.”
Explore Mak 3:28-29
3
Mak 3:24-25
Ọ bụrụ na alaeze ekewa megide onwe ya alaeze ahụ apụghị iguzo. Ọ bụrụ na ezinaụlọ ekewa megide onwe ya, ezinaụlọ ahụ apụghị iguzo.
Explore Mak 3:24-25
4
Mak 3:11
Mgbe ọbụla kwa ndị mmụọ na-adịghị ọcha bi nʼime ha hụrụ ya, ha na-ada nʼala nʼihu ya na-eti mkpu na-asị, “Ị bụ Ọkpara Chineke!”
Explore Mak 3:11
Home
Bible
Plans
Videos