1
Maika 6:8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na o gosila gị, gị mmadụ, ihe dị mma. Gịnịkwa bụ ihe ahụ ONYENWE ANYị na-achọ nʼaka gị, Ọ bụ na ọ bụghị ikpe ziri ezi, na ịhụ ime ebere nʼanya, na iji obi dị umeala soro Chineke gị na-eje ije?
Compare
Explore Maika 6:8
2
Maika 6:4
Nʼihi na e si m nʼala Ijipt kpọpụta unu. Agbapụtara m unu site na ịbụ ohu, nye unu Mosis na Erọn na Miriam ka ha nyere unu aka.
Explore Maika 6:4
Home
Bible
Plans
Videos