“Nwa na-asọpụrụ nna ya, ohu na asọpụrụkwa onyenwe ya. A sị na m bụ nna, ebee ka egwu m dị. A sị na m bụ onyenwe mmadụ, ebee ka nsọpụrụ m dị?” Ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu.
“Ọ bụ unu ndị nchụaja na-eleda aha m anya.
“Ma unu na-ajụ, ‘Olee ụzọ anyị si eleda aha gị anya?’