1
Levitikọs 23:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“ ‘Ụbọchị isii ka unu ga-eji rụọ ọrụ. Ma ụbọchị nke asaa, bụ ụbọchị izuike, ụbọchị mkpọkọta dị nsọ. Unu agaghị arụ ọrụ ọbụla nʼụbọchị ahụ, nʼebe ọbụla unu bi. Ọ bụ ụbọchị izuike nye ONYENWE ANYị.
Compare
Explore Levitikọs 23:3
Home
Bible
Plans
Videos