1
Levitikọs 18:22
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“ ‘Gị na nwoke edinala, dịka nwanyị na nwoke si edina. Ihe akpọrọ asị ka ọ bụ.
Compare
Explore Levitikọs 18:22
2
Levitikọs 18:23
“ ‘Gị na anụmanụ ọbụla edinakwala, site otu a merụọ onwe gị. Nwanyị agakwaghị ewere onwe ya nye ka ya na oke anụmanụ nwee mmekọrịta, arụ a na-adịghị eme eme ka ọ bụ.
Explore Levitikọs 18:23
3
Levitikọs 18:21
“ ‘Ị gaghị enye nwa gị ka e jiri ya chụọrọ Molek aja. Nʼihi na i kwesighị imerụ aha Chineke gị. Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị.
Explore Levitikọs 18:21
Home
Bible
Plans
Videos