1
Levitikọs 11:45
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Abụ m ONYENWE ANYị, onye si nʼala Ijipt kpọpụta unu, ka m bụrụ Chineke unu. Unu aghaghị ịdị nsọ, nʼihi na adị m nsọ.
Compare
Explore Levitikọs 11:45
2
Levitikọs 11:44
Abụ m ONYENWE ANYị Chineke unu. Doonụ onwe unu nsọ, nʼihi na adị m nsọ. Unu emerụla onwe unu site nʼimetụ anụmanụ ndị a na-akpụgharị nʼala aka.
Explore Levitikọs 11:44
Home
Bible
Plans
Videos