1
Ndị Ikpe 4:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼoge a, Debọra, bụ nwanyị na-ebu amụma, nwunye Lapidọt bụ onyendu ụmụ Izrel.
Compare
Explore Ndị Ikpe 4:4
2
Ndị Ikpe 4:9
Debọra sịrị, “Aghaghị m isoro gị jee ma nʼihi mkpebi gị nʼihe a, nsọpụrụ agaghị abụ nke gị, nʼihi na ONYENWE ANYị ga-enyefe Sisera nʼaka nwanyị.” Ya mere, Debọra biliri soro Barak jee obodo Kedesh.
Explore Ndị Ikpe 4:9
Home
Bible
Plans
Videos