1
Aịzaya 64:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na site na mgbe ochie, ọ dịbeghị onye nụrụ, ọ dịbeghị ntị ghọtara, o nwebeghị anya hụrụ Chineke ọzọ karịa gị, onye na-emejupụtara ndị na-echere ya ihe na-akpa ha.
Compare
Explore Aịzaya 64:4
2
Aịzaya 64:8
Ma otu ọbụla o si dị, gị ONYENWE ANYị bụ Nna anyị. Anyị bụ ụrọ, ma ị bụ ọkpụ ite. Ọ bụ aka gị kpụrụ anyị niile.
Explore Aịzaya 64:8
3
Aịzaya 64:6
Anyị niile dịka onye rụrụ arụ, ezi omume anyị niile kwa dịka nkịrịnka akwa ruru unyi. Anyị akpọnwụọla dịka akwụkwọ osisi, mmehie anyị na-ebufukwa anyị dịka ifufe.
Explore Aịzaya 64:6
Home
Bible
Plans
Videos