1
Hosiya 1:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Na mmalite okwu ONYENWE ANYị site nʼọnụ Hosiya, ONYENWE ANYị gwara Hosiya sị, “Gaa lụtara onwe gị nwanyị na-akwa iko na ụmụ amụtara nʼịkwa iko, nʼihi na dịka nwanyị alụrụ alụ nʼakwa iko, ala a na-akwa iko nke ukwu site nʼịgbahapụ ONYENWE ANYị.”
Compare
Explore Hosiya 1:2
2
Hosiya 1:7
Ma aga m enwe obi ebere nʼahụ ụlọ Juda. Mụ onwe m ga-azọpụta ha site na ONYENWE ANYị bụ Chineke ha. Agaghị m eji ngwa agha ọbụla, dịka ụta maọbụ mma agha maọbụ ike ibu agha maọbụ ịnyịnya maọbụ ndị na-agba ịnyịnya zọpụta ha.”
Explore Hosiya 1:7
Home
Bible
Plans
Videos