1
Izikiel 38:23
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Otu a ka m ga-esi gosi ịdị ukwuu m, na ịdị nsọ nke aha m. Aga m emekwa ka a mara m nʼanya mba niile dị iche iche. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị.’
Compare
Explore Izikiel 38:23
2
Izikiel 38:2-3
“Nwa nke mmadụ, chee ihu nʼala Magog, bukwaa amụma megide Gog, bụ onyeisi nke Meshek na Tubal. Buo amụma megide ya, sị, ‘Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwuru: Ana m edo onwe m imegide gị, Gog, eze ukwu ndị Meshek na Tubal.
Explore Izikiel 38:2-3
3
Izikiel 38:16
Unu ga-abịa ibuso ndị m Izrel agha, kpuchie ala ha dịka igwe ojii. Nʼụbọchị ndị ahụ dị nʼihu, aga m eme ka gị, bụ Gog, bịa buso ala m agha, ka mba niile si otu a mata m, mgbe m mere ka ịdị nsọ m pụta ìhè nʼanya ha site nʼihe m ga-eme.’
Explore Izikiel 38:16
Home
Bible
Plans
Videos