1
Izikiel 15:8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Aga m emekwa ka ala ha tọgbọrọ nʼefu, nʼihi na ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwubiri.”
Compare
Explore Izikiel 15:8
2
Izikiel 15:7
Aga m eche ihu m imegide ha. Ọ bụ ezie na ha esitela nʼọkụ pụta, ma ọkụ ga-erepịa ha. Unu ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị, mgbe m guzoro onwe m megide ha.
Explore Izikiel 15:7
Home
Bible
Plans
Videos