1
Ọrụ Ndị Ozi 27:25
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ya mere, ndị ikom nweenụ obi ike! Nʼihi na enwere m ntụkwasị obi na Chineke ga-eme dị ka o siri gwa m.
Compare
Explore Ọrụ Ndị Ozi 27:25
2
Ọrụ Ndị Ozi 27:23-24
Nʼihi na nʼabalị gara aga, mmụọ ozi Chineke Onyenwe m, na onye m na-efekwa bịakwutere m, ọ sịrị, ‘Atụla egwu Pọl, nʼihi na ị ghaghị iguzo nʼihu Siza. Nke ọzọkwa, Chineke emeela amara nye gị ndụ ndị a niile gị na ha so nʼụgbọ eme njem.’
Explore Ọrụ Ndị Ozi 27:23-24
3
Ọrụ Ndị Ozi 27:22
Ma otu ọ dị, ana m arịọ unu, nweenụ obi ike! Nʼihi na o nweghị onye ọbụla nʼime unu a ga-atụfu ndụ ya. Ọ bụ ezie na ụgbọ a ga-emikpu.
Explore Ọrụ Ndị Ozi 27:22
Home
Bible
Plans
Videos